Jisus siri ha, Mu onwem bu nri nenye ndu: onye nabiakutem, agu agahi agu ya ma-oli, onye n’ekwere kwa na mu akpiri agaghi akpo ya nku ma-oli mgbe obula.